Forum interface available in Igbo language

Ọgbakọ a mara ezigbo mma. Ọ kachasị na e nwere m ike ịgụ ihe onye ọ bụla dere n’asụsụ Igbo. Mana ọ ga-akachasi mma ma ọ bụrụ na asụsụ interface ya ga-adikwa n’Igbo.
Unu jisie ike!

7 Likes